CHI NKWỌ Ọma nụ Ụmụnne m. Nke onye Chiri, ya Zere ooo. Ekele dịrị Chiukwu Okike Abiama, Ndichie, Ndi elu na ndi ala, Ndi egede na ndi mbụ nakwa ndi mmiri maka ndu n’ahu ike.
Ka ụbochị taata bụ Nkwọ KWỌTARA anyi Ndụ , ego, akụ n’ụba, ihe ọma di iche iche.
Ụbọchi njọ, ụkwụ apụla
Ogologo ndu n’ahụ isike n’isi Onye ndu anyị n’ezinụlọ ya,
n’isi Okeke, Okafọ, Okorie, Okonkwọ ,Mgbaeke, Mgborie, Mgbafor, Mgbankwọ
Ihe anyị ga-eri ga na-abiara anyị mana Ihe ga-eri agaghi abiara anyị.
Ọmaka meere anyi n’eke, orie, afọ na nkwọ
Dika m si gọọ k‘ọga-ere
Ọfọ!!!
پسندیدن
اظهار نظر
اشتراک گذاری
Kelly Hansome
حذف نظر
آیا مطمئن هستید که می خواهید این نظر را حذف کنید؟
Kelly Hansome
حذف نظر
آیا مطمئن هستید که می خواهید این نظر را حذف کنید؟
Ukoha Brian
حذف نظر
آیا مطمئن هستید که می خواهید این نظر را حذف کنید؟